8 Nọrọnụ na nche: ma eleghị anya, a pụrụ inwe onye ga-eburu+ unu dị ka anụ oriri ya site na nkà ihe ọmụma+ na aghụghọ efu,+ dị ka ọdịnala mmadụ si dị, dị ka ihe ndị mbụ+ nke ụwa si dị, ọ bụghị dị ka Kraịst si dị;
10 kama ha bụ naanị ihe metụtara ihe oriri+ na ihe ọṅụṅụ+ na baptizim dị iche iche.+ Ha bụ ihe iwu kwuru n’ihe banyere anụ ahụ́,+ e nyekwara iwu ka a na-eme ha ruo oge a kara aka mgbe a ga-emezi ihe.+