1 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ọ bụ ezie na n’oge gara aga, abụ m onye nkwulu na onye mkpagbu+ na onye na-akparị mmadụ.+ Otú ọ dị, e meere m ebere,+ n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ,+ emekwara m ya n’ihi enweghị okwukwe.
13 ọ bụ ezie na n’oge gara aga, abụ m onye nkwulu na onye mkpagbu+ na onye na-akparị mmadụ.+ Otú ọ dị, e meere m ebere,+ n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ,+ emekwara m ya n’ihi enweghị okwukwe.