Ndị Galeshia 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka anyị ghara ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi, na-akpali ịsọ mpi+ n’etiti onwe anyị, na-enwere ibe anyị anyaụfụ.+
26 Ka anyị ghara ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi, na-akpali ịsọ mpi+ n’etiti onwe anyị, na-enwere ibe anyị anyaụfụ.+