Ndị Filipaị 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Keleerenụ+ m onye nsọ ọ bụla ya na Kraịst Jizọs dị n’otu.+ Ụmụnna ndị mụ na ha nọ na-ekele unu.