Ọrụ Ndịozi 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ha nọ na-ejere Jehova ozi n’ihu ọha+ ma na-ebu ọnụ, mmụọ nsọ sịrị: “N’etiti mmadụ niile, dooro m Banabas na Sọl+ iche maka ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.” Ọrụ Ndịozi 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Anyị ji otu olu kwekọrịta.+ Anyị kwadokwara ịhọrọ ndị ikom a ga-ezitere unu, tinyere ndị anyị hụrụ n’anya, bụ́ Banabas na Pọl,+
2 Ka ha nọ na-ejere Jehova ozi n’ihu ọha+ ma na-ebu ọnụ, mmụọ nsọ sịrị: “N’etiti mmadụ niile, dooro m Banabas na Sọl+ iche maka ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”
25 Anyị ji otu olu kwekọrịta.+ Anyị kwadokwara ịhọrọ ndị ikom a ga-ezitere unu, tinyere ndị anyị hụrụ n’anya, bụ́ Banabas na Pọl,+