1 Jọn 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ bụ ihe anyị hụrụ, nke anyị nụkwara, ka anyị na-akọrọ unu,+ ka anyị na unu wee na-emekọrịta ihe.+ Ọ bụkwa Nna ahụ na Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ka anyị na ha na-enwe mmekọrịta a.+
3 ọ bụ ihe anyị hụrụ, nke anyị nụkwara, ka anyị na-akọrọ unu,+ ka anyị na unu wee na-emekọrịta ihe.+ Ọ bụkwa Nna ahụ na Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ka anyị na ha na-enwe mmekọrịta a.+