1 Jọn 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke adịghị anọ na-eme mmehie,+ n’ihi na mkpụrụ Ya nke na-enye ndụ na-adịgide n’ime onye dị otú ahụ, ọ pụghịkwa ịnọ na-eme mmehie, n’ihi na a mụrụ ya site na Chineke.+
9 Onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke adịghị anọ na-eme mmehie,+ n’ihi na mkpụrụ Ya nke na-enye ndụ na-adịgide n’ime onye dị otú ahụ, ọ pụghịkwa ịnọ na-eme mmehie, n’ihi na a mụrụ ya site na Chineke.+