Mkpughe 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbidi nke obodo ahụ nwekwara nkume ntọala+ iri na abụọ, nweekwa aha iri na abụọ nke ndịozi iri na abụọ+ nke Nwa Atụrụ ahụ n’elu ha.
14 Mgbidi nke obodo ahụ nwekwara nkume ntọala+ iri na abụọ, nweekwa aha iri na abụọ nke ndịozi iri na abụọ+ nke Nwa Atụrụ ahụ n’elu ha.