Zekaraya 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na unu bụ ụlọ nsọ Chineke,+ nakwa na mmụọ Chineke bi n’ime unu?+ 1 Ndị Kọrịnt 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ+ nke mmụọ nsọ, nke dị n’ime unu,+ nke unu nwetara n’aka Chineke? Ọ bụghịkwa unu nwe onwe unu,+
12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+
19 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ+ nke mmụọ nsọ, nke dị n’ime unu,+ nke unu nwetara n’aka Chineke? Ọ bụghịkwa unu nwe onwe unu,+