Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+ 2 Timoti 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ ihe a mere m ji nọgide na-atachi obi n’ihe niile n’ihi ndị a họọrọ,+ ka ha onwe ha kwa wee nweta nzọpụta ahụ nke metụtara Kraịst Jizọs tinyere ebube ebighị ebi.+
22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+
10 Ọ bụ ihe a mere m ji nọgide na-atachi obi n’ihe niile n’ihi ndị a họọrọ,+ ka ha onwe ha kwa wee nweta nzọpụta ahụ nke metụtara Kraịst Jizọs tinyere ebube ebighị ebi.+