Jọn 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na anyị niile nwetara ihe n’ihe o nwejuru enweju,+ ya bụ, obiọma na-erughịrị mmadụ n’elu obiọma na-erughịrị mmadụ.+ Ndị Kọlọsi 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ihi na ọ bụ n’ime ya ka izu ezu+ niile nke ọdịdị+ Chineke+ bi n’anụ ahụ́.
16 N’ihi na anyị niile nwetara ihe n’ihe o nwejuru enweju,+ ya bụ, obiọma na-erughịrị mmadụ n’elu obiọma na-erughịrị mmadụ.+