Ọpụpụ 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. 2 Ndị Kọrịnt 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na n’ebe Chineke nọ, anyị bụ ísìsì ụtọ+ nke Kraịst n’etiti ndị a na-azọpụta nakwa n’etiti ndị na-ala n’iyi;+
18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
15 N’ihi na n’ebe Chineke nọ, anyị bụ ísìsì ụtọ+ nke Kraịst n’etiti ndị a na-azọpụta nakwa n’etiti ndị na-ala n’iyi;+