Ilu 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Karịa ihe niile ọzọ a ga-eche nche, chebe obi gị,+ n’ihi na ọ bụ na ya ka isi iyi nke ndụ si apụta.+ Aịzaya 59:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee yiri ezi omume dị ka uwe agha,+ kpurukwa okpu agha nke nzọpụta n’isi ya.+ O yiiri uwe ịbọ ọbọ,+ werekwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya dị ka uwe elu na-enweghị aka.+
23 Karịa ihe niile ọzọ a ga-eche nche, chebe obi gị,+ n’ihi na ọ bụ na ya ka isi iyi nke ndụ si apụta.+
17 O wee yiri ezi omume dị ka uwe agha,+ kpurukwa okpu agha nke nzọpụta n’isi ya.+ O yiiri uwe ịbọ ọbọ,+ werekwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya dị ka uwe elu na-enweghị aka.+