Ndị Rom 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na achọghị m ka unu ghara ịma banyere ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịbụ ndị nwere uche n’anya onwe ha: na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi+ ruo mgbe ọnụ ọgụgụ zuru ezu+ nke ndị mba ọzọ batara,+
25 N’ihi na achọghị m ka unu ghara ịma banyere ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịbụ ndị nwere uche n’anya onwe ha: na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi+ ruo mgbe ọnụ ọgụgụ zuru ezu+ nke ndị mba ọzọ batara,+