Ndị Kọlọsi 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Na nke a, enweghị onye Grik ma ọ bụ onye Juu, ibi úgwù ma ọ bụ ebighị úgwù, onye mba ọzọ, onye Sitia, ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ kama Kraịst bụ ihe niile, nọrọkwa n’ime mmadụ niile.+
11 Na nke a, enweghị onye Grik ma ọ bụ onye Juu, ibi úgwù ma ọ bụ ebighị úgwù, onye mba ọzọ, onye Sitia, ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ kama Kraịst bụ ihe niile, nọrọkwa n’ime mmadụ niile.+