Ndị Hibru 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ebe anyị nwere oké ìgwè ndị àmà dị otú a+ gbara anyị gburugburu, ka anyị yipụkwa ihe ọ bụla dị arọ+ nakwa mmehie ahụ nke na-ekegidekarị anyị,+ ka anyị jirikwa ntachi obi+ na-agba ọsọ+ ahụ e debere n’ihu anyị,+
12 Ya mere, ebe anyị nwere oké ìgwè ndị àmà dị otú a+ gbara anyị gburugburu, ka anyị yipụkwa ihe ọ bụla dị arọ+ nakwa mmehie ahụ nke na-ekegidekarị anyị,+ ka anyị jirikwa ntachi obi+ na-agba ọsọ+ ahụ e debere n’ihu anyị,+