Ndị Filipaị 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu. Taịtọs 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ihe niile ị na-eme, bụrụ ihe nlereanya n’ezi ọrụ;+ na-akụzi+ ihe ziri ezi,+ na-eji ihe akpọrọ ihe, 1 Pita 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ bụghịkwa ime ndị bụ́ ihe nketa nke Chineke+ dị ka ọ̀ bụ unu nwe ha,+ kama ghọọrọnụ ìgwè atụrụ ahụ ihe nlereanya.+
9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu.
7 n’ihe niile ị na-eme, bụrụ ihe nlereanya n’ezi ọrụ;+ na-akụzi+ ihe ziri ezi,+ na-eji ihe akpọrọ ihe,
3 ọ bụghịkwa ime ndị bụ́ ihe nketa nke Chineke+ dị ka ọ̀ bụ unu nwe ha,+ kama ghọọrọnụ ìgwè atụrụ ahụ ihe nlereanya.+