Ndị Rom 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na unu ka bụ ndị anụ ahụ́ na-achị.+ N’ihi na ebe e nwere ekworo na esemokwu n’etiti unu,+ ọ̀ bụ na unu abụghị ndị anụ ahụ́ na-achị, ọ̀ bụkwa na unu adịghị eje ije dị ka ụmụ mmadụ si eje?+ 2 Timoti 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị na-arara mmadụ nye,+ ndị isi ike, ndị nganga fụliri elu,+ ndị hụrụ ihe ụtọ n’anya kama ịbụ ndị hụrụ Chineke n’anya,+ Jems 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nke a abụghị amamihe nke si n’elu bịa,+ kama ọ bụ nke ụwa,+ nke anụ ahụ́, nke ndị mmụọ ọjọọ.+
5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+
3 n’ihi na unu ka bụ ndị anụ ahụ́ na-achị.+ N’ihi na ebe e nwere ekworo na esemokwu n’etiti unu,+ ọ̀ bụ na unu abụghị ndị anụ ahụ́ na-achị, ọ̀ bụkwa na unu adịghị eje ije dị ka ụmụ mmadụ si eje?+
4 ndị na-arara mmadụ nye,+ ndị isi ike, ndị nganga fụliri elu,+ ndị hụrụ ihe ụtọ n’anya kama ịbụ ndị hụrụ Chineke n’anya,+