Ndị Rom 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na ndị mbụ o lebaara anya+ ka o kpebikwara tupu oge eruo+ na a ga-eme ka ha dịrị+ otú Ọkpara ya dị,+ ka o wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’etiti ọtụtụ ụmụnna.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Dịkwa nnọọ ka anyị yiiri onyinyo+ nke onye ahụ e ji ájá mee, anyị ga-eyirikwa onyinyo+ nke onye eluigwe ahụ.
29 n’ihi na ndị mbụ o lebaara anya+ ka o kpebikwara tupu oge eruo+ na a ga-eme ka ha dịrị+ otú Ọkpara ya dị,+ ka o wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’etiti ọtụtụ ụmụnna.+
49 Dịkwa nnọọ ka anyị yiiri onyinyo+ nke onye ahụ e ji ájá mee, anyị ga-eyirikwa onyinyo+ nke onye eluigwe ahụ.