Abụ Ọma 64:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+ Abụ Ọma 104:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ka ihe m na-atụgharị n’uche banyere ya na-atọ ya ụtọ.+Mụ onwe m ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+