Jọn 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu. Ndị Rom 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ebe a kpọworo anyị ndị ezi omume n’ihi okwukwe,+ ka anyị na Chineke dịrị n’udo+ site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,
27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu.
5 Ya mere, ebe a kpọworo anyị ndị ezi omume n’ihi okwukwe,+ ka anyị na Chineke dịrị n’udo+ site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,