Ọrụ Ndịozi 5:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+ Ndị Rom 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+
41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+
3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+