Ndị Efesọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma ọ bụrụ n’ezie na unu anụwo banyere ọrụ nlekọta+ nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ, nke e nyere m n’ihi unu, Taịtọs 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na e mewo ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ nke na-enye ụdị mmadụ niile+ nzọpụta,+ pụta ìhè.+
2 ma ọ bụrụ n’ezie na unu anụwo banyere ọrụ nlekọta+ nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ, nke e nyere m n’ihi unu,
11 N’ihi na e mewo ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ nke na-enye ụdị mmadụ niile+ nzọpụta,+ pụta ìhè.+