1 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+ Ndị Efesọs 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka a ghara ịkpọtụdị ịkwa iko+ na ụdị adịghị ọcha ọ bụla ma ọ bụ anyaukwu+ aha n’etiti unu,+ dị nnọọ ka o kwesịrị ndị nsọ;+ 2 Timoti 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.
18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+
3 Ka a ghara ịkpọtụdị ịkwa iko+ na ụdị adịghị ọcha ọ bụla ma ọ bụ anyaukwu+ aha n’etiti unu,+ dị nnọọ ka o kwesịrị ndị nsọ;+
22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.