Ndị Rom 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eji m aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nakwa ịhụnanya nke sitere na mmụọ nsọ+ na-agba unu ume, ụmụnna m, ka unu soro m na-ekpekusi Chineke ekpere ike n’ihi m,+
30 Eji m aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nakwa ịhụnanya nke sitere na mmụọ nsọ+ na-agba unu ume, ụmụnna m, ka unu soro m na-ekpekusi Chineke ekpere ike n’ihi m,+