Ndị Efesọs 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka unu wee marakwa ihe niile m na-eme, na otú m mere. Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile. Ọ bụ nwanna a hụrụ n’anya na onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi n’ime Onyenwe anyị.+
21 Ka unu wee marakwa ihe niile m na-eme, na otú m mere. Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile. Ọ bụ nwanna a hụrụ n’anya na onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi n’ime Onyenwe anyị.+