29 Ya mere, obodo ahụ jupụtara n’ọgba aghara, ha jikwa otu obi gaa n’ebe a na-eme ihe ngosi, dọkpụrụ Geyọs na Arịstakọs+ gawa, bụ́ ndị Masedonia, ndị so Pọl na-ejegharị.
4 Ndị so ya bụ Sọpata+ nwa Pirọs nke Beria, Arịstakọs+ na Sekọndọs bụ́ ndị Tesalonaịka, na Geyọs onye Dabe, na Timoti,+ na Tikikọs+ na Trọfimọs+ ndị si n’ógbè Eshia.
2 Anyị banyere n’otu ụgbọ mmiri nke si Adramitiọm, nke chọrọ ịgawa n’ebe ndị dị n’ụsọ osimiri nke ógbè Eshia, anyị wee soro ụgbọ mmiri ahụ gawa, Arịstakọs+ onye Masedonia nke si Tesalonaịka sokwa anyị.