Ndị Rom 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ana m edetara unu akwụkwọ, unu niile ndị nọ na Rom bụ́ ndị Chineke hụrụ n’anya, ndị a kpọrọ+ ịbụ ndị nsọ:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+ Ndị Galeshia 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.
7 Ana m edetara unu akwụkwọ, unu niile ndị nọ na Rom bụ́ ndị Chineke hụrụ n’anya, ndị a kpọrọ+ ịbụ ndị nsọ:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+
3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.