2 Ndị Kọrịnt 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na anyị nọ ná mkpagbu, ọ bụ maka nkasi obi na nzọpụta unu;+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na a na-akasi anyị obi, ọ bụ maka nkasi obi unu nke na-eme ka unu nwee ike ịtachi obi n’otu ahụhụ ahụ anyị na-atakwa.+
6 Ọ bụrụ na anyị nọ ná mkpagbu, ọ bụ maka nkasi obi na nzọpụta unu;+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na a na-akasi anyị obi, ọ bụ maka nkasi obi unu nke na-eme ka unu nwee ike ịtachi obi n’otu ahụhụ ahụ anyị na-atakwa.+