Jems 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ka ntachi obi rụzuo ọrụ ya, ka unu wee zuo ezu,+ gbasiekwa ike n’ụzọ niile, n’enweghị ihe ọ bụla kọrọ unu.+
4 Ma ka ntachi obi rụzuo ọrụ ya, ka unu wee zuo ezu,+ gbasiekwa ike n’ụzọ niile, n’enweghị ihe ọ bụla kọrọ unu.+