50 Nnu dị mma; ma ọ bụrụ na o nwee ka nnu si ghara ịdịkwa ụtọ, gịnị ka unu ga-eji mee ka ọ dị ụtọ?+ Nweenụ nnu+ n’ime onwe unu, unu na ibe unu dị n’udo.”+
11 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ, nọgidenụ bụrụ ndị a na-agbazi, ndị a na-akasi obi,+ ndị nwere otu uche,+ na-ebinụ n’udo;+ Chineke nke ịhụnanya na nke udo+ ga-anọnyekwara unu.