Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa. 2 Ndị Tesalonaịka 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+ Mkpughe 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee hụ mmụọ ozi ọzọ ka ọ na-efegharị n’etiti eluigwe,+ o nwekwara ozi ọma ebighị ebi+ nke bụ́ ozi obi ụtọ ọ ga-ezisara ndị bi n’ụwa, mba niile na ebo niile na asụsụ niile na ndị niile,+
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa.
8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+
6 M wee hụ mmụọ ozi ọzọ ka ọ na-efegharị n’etiti eluigwe,+ o nwekwara ozi ọma ebighị ebi+ nke bụ́ ozi obi ụtọ ọ ga-ezisara ndị bi n’ụwa, mba niile na ebo niile na asụsụ niile na ndị niile,+