Jems 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu onwe unu, nweenụ ndidi;+ meenụ ka obi sie unu ike, n’ihi na ọnụnọ nke Onyenwe anyị adịwo nso.+ 1 Jọn 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, ụmụntakịrị,+ unu na ya dịrị n’otu,+ ka anyị wee nwee nkwuwa okwu+ mgbe a ga-eme ka ọ pụta ìhè,+ gharakwa ịbụ ndị e menyere ihere, e wee mee ka ha pụọ n’ebe ọ nọ n’oge ọnụnọ ya.+
28 Ya mere, ụmụntakịrị,+ unu na ya dịrị n’otu,+ ka anyị wee nwee nkwuwa okwu+ mgbe a ga-eme ka ọ pụta ìhè,+ gharakwa ịbụ ndị e menyere ihere, e wee mee ka ha pụọ n’ebe ọ nọ n’oge ọnụnọ ya.+