Jọn 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ihe m na-arịọ gị abụghị ka ị kpọpụ ha n’ụwa, kama ka i chee ha nche n’ihi ajọ onye ahụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghị ọnwụnwa bịakwasịrị unu nke na-abụghị nke na-abịara ụmụ mmadụ.+ Ma Chineke kwesịrị ntụkwasị obi,+ ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu gabiga ihe unu pụrụ idi,+ kama mgbe ọnwụnwa bịara, ọ ga-emere unu ụzọ mgbapụ,+ ka unu wee nwee ike idi ya. 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
13 Ọ dịghị ọnwụnwa bịakwasịrị unu nke na-abụghị nke na-abịara ụmụ mmadụ.+ Ma Chineke kwesịrị ntụkwasị obi,+ ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu gabiga ihe unu pụrụ idi,+ kama mgbe ọnwụnwa bịara, ọ ga-emere unu ụzọ mgbapụ,+ ka unu wee nwee ike idi ya.
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+