1 Ndị Tesalonaịka 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.
14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.