-
Ọrụ Ndịozi 28:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Na nso nso ebe ahụ, onyeisi agwaetiti ahụ, onye a na-akpọ Pọbliọs, nwere ọtụtụ ala; ọ nabatakwara anyị nke ọma, leekwa anyị ọbịa nke ọma ruo ụbọchị atọ.
-