Ọrụ Ndịozi 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Saịmọn ghọkwara onye kwere ekwe, mgbe e mesịkwara ya baptizim, ya na Filip+ na-anọ mgbe niile; o jukwara ya anya mgbe ọ hụrụ ihe ịrịba ama na-emenụ na oké ọrụ dị ike ndị a na-arụ. 1 Timoti 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ebikwasịla+ onye ọ bụla aka n’isi ngwa ngwa;+ ekerela òkè ná mmehie nke ndị ọzọ;+ debe onwe gị ọcha.+
13 Saịmọn ghọkwara onye kwere ekwe, mgbe e mesịkwara ya baptizim, ya na Filip+ na-anọ mgbe niile; o jukwara ya anya mgbe ọ hụrụ ihe ịrịba ama na-emenụ na oké ọrụ dị ike ndị a na-arụ.
22 Ebikwasịla+ onye ọ bụla aka n’isi ngwa ngwa;+ ekerela òkè ná mmehie nke ndị ọzọ;+ debe onwe gị ọcha.+