Ndị Filipaị 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Pọl na Timoti, ndị ohu+ Kraịst Jizọs, na-edetara unu ndị nsọ niile ha na Kraịst Jizọs dị n’otu bụ́ ndị nọ na Filipaị akwụkwọ,+ tinyere ndị nlekọta na ndị ohu na-eje ozi:+
1 Pọl na Timoti, ndị ohu+ Kraịst Jizọs, na-edetara unu ndị nsọ niile ha na Kraịst Jizọs dị n’otu bụ́ ndị nọ na Filipaị akwụkwọ,+ tinyere ndị nlekọta na ndị ohu na-eje ozi:+