Ndị Efesọs 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 nakwa n’ihi m, ka e wee nye m ike ikwu okwu+ ma m meghee ọnụ m, ka m wee jiri nkwuwa okwu+ mee ka a mara ihe nzuzo dị nsọ banyere ozi ọma ahụ,+ Ndị Hibru 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma Kraịst kwesịrị ntụkwasị obi dị ka Ọkpara+ nke na-elekọta ụlọ Onye ahụ.+ Anyị bụ ụlọ Onye ahụ, ma ọ bụrụ na anyị ejidesie nkwuwa okwu anyị ike, na ịnya isi anyị n’ihi olileanya ahụ, ruo ọgwụgwụ.+
19 nakwa n’ihi m, ka e wee nye m ike ikwu okwu+ ma m meghee ọnụ m, ka m wee jiri nkwuwa okwu+ mee ka a mara ihe nzuzo dị nsọ banyere ozi ọma ahụ,+
6 Ma Kraịst kwesịrị ntụkwasị obi dị ka Ọkpara+ nke na-elekọta ụlọ Onye ahụ.+ Anyị bụ ụlọ Onye ahụ, ma ọ bụrụ na anyị ejidesie nkwuwa okwu anyị ike, na ịnya isi anyị n’ihi olileanya ahụ, ruo ọgwụgwụ.+