Ndị Rom 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E mesịrị nwee Iwu+ ahụ ka njehie wee dị ọtụtụ.+ Ma n’ebe mmehie+ dị ọtụtụ, obiọma na-erughịrị mmadụ+ dị ọtụtụ ọbụna karị.
20 E mesịrị nwee Iwu+ ahụ ka njehie wee dị ọtụtụ.+ Ma n’ebe mmehie+ dị ọtụtụ, obiọma na-erughịrị mmadụ+ dị ọtụtụ ọbụna karị.