16O wee bịarute na Dabe nakwa na Listra.+ Ma, lee! otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Timoti+ nọ n’ebe ahụ, bụ́ nwa nke otu nwaanyị Juu kwere ekwe, ma nna ya bụ onye Grik,
19 Enwere m olileanya n’ime Onyenwe anyị Jizọs izitere unu Timoti n’oge na-adịghị anya, ka m wee bụrụ mkpụrụ obi nwere obi ụtọ+ mgbe m ga-amata ihe banyere unu.