Ilu 31:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ịma mma pụrụ ịbụ ụgha,+ mma elu ahụ́ pụkwara ịbụ ihe efu;+ ma nwaanyị nke na-atụ egwu Jehova na-enwetara onwe ya otuto.+ 1 Pita 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 kama ka ọ bụrụ mmadụ zoro ezo+ nke dị n’ime obi, nke yi uwe na-apụghị imebi emebi,+ bụ́ mmụọ dị jụụ,+ nke dịkwa nwayọọ, nke bara uru nke ukwuu n’anya Chineke.
30 Ịma mma pụrụ ịbụ ụgha,+ mma elu ahụ́ pụkwara ịbụ ihe efu;+ ma nwaanyị nke na-atụ egwu Jehova na-enwetara onwe ya otuto.+
4 kama ka ọ bụrụ mmadụ zoro ezo+ nke dị n’ime obi, nke yi uwe na-apụghị imebi emebi,+ bụ́ mmụọ dị jụụ,+ nke dịkwa nwayọọ, nke bara uru nke ukwuu n’anya Chineke.