Ndị Galeshia 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-eju m anya na unu na-ahapụ Onye+ ahụ ọsọ ọsọ bụ́ onye ji obiọma Kraịst nke na-erughịrị mmadụ+ kpọọ unu, unu ewee na-aṅa ntị n’ụdị ozi ọma ọzọ.+ 2 Jọn 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ọ bụla nke na-agabiga+ ozizi nke Kraịst, nke na-adịghị anọgidekwa+ na ya enweghị Chineke.+ Ọ bụ onye nọgidere n’ozizi a nwere ma Nna ahụ ma Ọkpara ya.+
6 Ọ na-eju m anya na unu na-ahapụ Onye+ ahụ ọsọ ọsọ bụ́ onye ji obiọma Kraịst nke na-erughịrị mmadụ+ kpọọ unu, unu ewee na-aṅa ntị n’ụdị ozi ọma ọzọ.+
9 Onye ọ bụla nke na-agabiga+ ozizi nke Kraịst, nke na-adịghị anọgidekwa+ na ya enweghị Chineke.+ Ọ bụ onye nọgidere n’ozizi a nwere ma Nna ahụ ma Ọkpara ya.+