1 Ndị Kọrịnt 14:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ka ụmụ nwaanyị na-agbachi nkịtị+ n’ọgbakọ, n’ihi na e nyeghị ha ike ikwu okwu, kama ka ha nọrọ n’okpuru ndị ikom,+ ọbụna dị ka Iwu+ ahụ si kwuo.
34 ka ụmụ nwaanyị na-agbachi nkịtị+ n’ọgbakọ, n’ihi na e nyeghị ha ike ikwu okwu, kama ka ha nọrọ n’okpuru ndị ikom,+ ọbụna dị ka Iwu+ ahụ si kwuo.