Jeremaya 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+ Daniel 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Abịawokwa m ime ka ị ghọta ihe ga-adakwasị ndị gị+ n’oge ikpeazụ,+ n’ihi na ọhụụ+ a bụ maka ọdịnihu.”+ Matiu 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, Olee mgbe ihe ndị a ga-eme, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke ọnụnọ gị+ na nke ọgwụgwụ usoro ihe a?”+ Jud 18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 na ha na-agwa unu, sị: “N’oge ikpeazụ, a ga-enwe ndị na-akwa emo, ndị ga na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha ka ha wee na-eme omume asọpụrụghị Chineke.”+
20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+
14 Abịawokwa m ime ka ị ghọta ihe ga-adakwasị ndị gị+ n’oge ikpeazụ,+ n’ihi na ọhụụ+ a bụ maka ọdịnihu.”+
3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, Olee mgbe ihe ndị a ga-eme, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke ọnụnọ gị+ na nke ọgwụgwụ usoro ihe a?”+
18 na ha na-agwa unu, sị: “N’oge ikpeazụ, a ga-enwe ndị na-akwa emo, ndị ga na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha ka ha wee na-eme omume asọpụrụghị Chineke.”+