1 Timoti 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+ 1 Timoti 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Site n’inye ụmụnna ndụmọdụ ndị a, ị ga-abụ ezi onye ozi nke Kraịst Jizọs, onye e ji okwu okwukwe na nke ezi ozizi ahụ+ nke i sochiworo anya+ zụọ.
5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+
6 Site n’inye ụmụnna ndụmọdụ ndị a, ị ga-abụ ezi onye ozi nke Kraịst Jizọs, onye e ji okwu okwukwe na nke ezi ozizi ahụ+ nke i sochiworo anya+ zụọ.