Diuterọnọmi 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ bụrụ na nwoke nwere nwa nwoke dị isi ike, nke na-enupụ isi,+ ọ naghị ege ntị n’olu nna ya ma ọ bụ n’olu nne ya,+ ha agbaziwokwa ya ma o geghị ha ntị,+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya. Ndị Efesọs 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Sọpụrụ nna gị na nne gị”;+ nke bụ́ ihe mbụ e nyere n’iwu nke nwere nkwa:+
18 “Ọ bụrụ na nwoke nwere nwa nwoke dị isi ike, nke na-enupụ isi,+ ọ naghị ege ntị n’olu nna ya ma ọ bụ n’olu nne ya,+ ha agbaziwokwa ya ma o geghị ha ntị,+
17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.