Ọrụ Ndịozi 13:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ma ndị Juu+ kpaliri ụmụ nwaanyị a na-akwanyere ùgwù, bụ́ ndị na-efe Chineke, ha na ndị isi obodo, ha wee mee ka a malite ịkpagbu+ Pọl na Banabas ma chụpụ ha n’ókèala ha.
50 Ma ndị Juu+ kpaliri ụmụ nwaanyị a na-akwanyere ùgwù, bụ́ ndị na-efe Chineke, ha na ndị isi obodo, ha wee mee ka a malite ịkpagbu+ Pọl na Banabas ma chụpụ ha n’ókèala ha.