Ilu 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Zụlite nwata dị ka ụzọ kwesịrị ya si dị;+ ọbụna mgbe o mere okenye, ọ gaghị ahapụ ya.+ Ọrụ Ndịozi 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee bịarute na Dabe nakwa na Listra.+ Ma, lee! otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Timoti+ nọ n’ebe ahụ, bụ́ nwa nke otu nwaanyị Juu kwere ekwe, ma nna ya bụ onye Grik,
16 O wee bịarute na Dabe nakwa na Listra.+ Ma, lee! otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Timoti+ nọ n’ebe ahụ, bụ́ nwa nke otu nwaanyị Juu kwere ekwe, ma nna ya bụ onye Grik,