Ilu 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-abara mba,+ ọbụna dị ka nna si abara nwa ya nke ihe ya dị ya mma mba.+ Jọn 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ọ bịarutere, ọ ga-enyekwa ụwa ihe àmà doro anya banyere mmehie na ezi omume na banyere ikpe:+ Taịtọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 onye jidesiri okwu ahụ nke kwesịrị ntụkwasị obi ike n’ihe banyere otú o si eji nkà ezi ihe,+ ka o wee nwee ike iji ozizi na-enye ezi ndụ+ na-adụsi ndị mmadụ ọdụ ike, na-adọkwa ndị na-ekwu okwu nke na-emegide okwu ahụ na-enye ezi ndụ aka ná ntị.+
12 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-abara mba,+ ọbụna dị ka nna si abara nwa ya nke ihe ya dị ya mma mba.+
9 onye jidesiri okwu ahụ nke kwesịrị ntụkwasị obi ike n’ihe banyere otú o si eji nkà ezi ihe,+ ka o wee nwee ike iji ozizi na-enye ezi ndụ+ na-adụsi ndị mmadụ ọdụ ike, na-adọkwa ndị na-ekwu okwu nke na-emegide okwu ahụ na-enye ezi ndụ aka ná ntị.+